This the best website for waec| Neco, Nabteb expo| Health |relationship and football tips

Thursday, 12 April 2018

FREE WAEC IGBO, YORUBA AND HAUSA LANGUAGE EXPO 2018

Waec  IGBO, YORUBA AND HAUSA LANGUAGE will be posted for free at this websites.
You can still subscribe for others subject to get your answers very early before others.
IGBO ANSWERS IS LOADING
............. ...... ........

IGBO ANSWERS
(2a)
Olilo ụdaume na-adị ire mgbe mkpụrụokwu ji
ụdaume jedebe na mkpụrụokwu ji ụdaume bido
jekọtara ọnụ, a na-anụkarị ụda nke otu n'ime
ụdaume ndị ahụ, nke a na-eme ka a aghara
ịnụzịkwa mkpọpụta udaume nke ọzọ.
(2b)
(i) Olilo Ihu: A na-enwe olilo ihu mgbe nke mbụ gara
n'ihu loo ụdaume dị n'okwu nke abụọ.
Ọmụmaatụ: Izu + ụka = Izuuka, Oti + ịgba =
Otiigba,wdgz.
(ii) Olilo Azụ: Nke a na-apụta ihe mgbe ụdaume
abụọ nọdewere onwe ha nke dị n'ihu eloo nke na-
eso ya n'azụ.
(2c)
Ọmụmaatụ:
(i) Ọba + ede = Ọbede,
(ii) Aha + otu = Ahotu
(iii) Ada + Obi = Adobi
(iv) Nwa + eke = Nweke
=====================================
(5a)
Akaraedemede bu akara e ji acho asusu mma ma a
na ede ya ede ka o ga Abu a na agu ya ka o nwee
nghota,dikwa uto ogugu
(5b)
(i) Rikom elu (') bu akara edemede eji egosiputa na
on were mkpuru edemede e wepuru na
mkpuruokwu.
(ii) Rikom ngwu("") bu akara eji egosiputa okwu si
n'onu mmadu puta kpomkwem n'agbakwuyeghi
okwu ozo ma obu wepu okwu obula na ya.
(iii) Kpomkpom (:) bu akara edemede na egosiputa
na o nwere okwu ndi ozo ga esota ya n' azu
(iv) Akaramkpu (!) bu akara edemede eji amata na
okwu e kwuru bu na mkpu ka e tiri ya.
More Loading...
===============================
YORUBA ANSWERS
(2a)
Yoruba ki silebu bayi; Silebu ni ege oro ti eemi le
gbejade laisi idiwo fun eemi tin ti inu edo foro nbo
(2b)
i. Eja, Eka, Eje, Emu,
ii. Oja, Olo, Omu, Obo
(2d)
e = Eja nla nbe ni isale odo
o = Oja oba sunmo ile ifowopamo
More Loading...
================================
(3a)
Gajeran wasali shine wadda ake anfani dashi wajen
Gina kalma.
(3b)
-Dawa underline(a)
-tuwo underline (u)
-Nono underline (o)
-Mota underline (a)
-ruwa underline (u)
-Mata underline (a)
-nama underline (a)
-Mesa underline (e)
-Mashi underline (i)
-Mutun underline(u)
==================================
(4a)
Aikatu- a kalmar hausa nanufin aikin da aka aikata
acikin jumla shine aikatau,
(4b)
-musa Ya wanke mota
-Binta ta dafa abinci
-audu ya kama kaza
-dalibai Sun tafi makaranta
-ali ya tafi kasuwa
More Loading...

=================================
===============================
Answers Loading..........
===============================

Always refresh this page to see if we have posted answers.

Share:

0 comments:

Post a Comment

ads

Popular Posts

Search AuthenticMedia

Powered by Blogger.

Reach us

Need a blog like this, pin me
For Questions, Inquiries, Click Here
Page | Group - Follow us - Call us -
Hire Us - info.mytipsforblogger@gmail.com

Featured Featured

Neco time table for 2018/2019

NECO 2018 TIMETABLE: =================== Monday 21ST May 2018 to Friday 25th May 2018 Practical – Physical Education Practical – Auto Me...

Trending Posts